Gospel music minister and worshipper, Min. Miracle Ikwuagwu releases this glorious song titled “Agu Na Eche Mba” featuring Pst Allwell Daniel

Speaking about the song, in her exact words
“The song speaks about the greatness of the lord in his awesomeness. Enjoy clicking the download button to download the song”

AGU NA ECHE MBA, Lyrics
By Minister Miracle Ikwuagwu

(Chant)
( with chorus at the background)
Anyi biara ka anyi Nye gi aja ekele Maka na ama na obu ihe ineri ,
Anyi nyegi-ya obi adigi mma,
Ibilie na oche we kpawa Ike,
Amama adighi amasi-amasi
Okwuru onye na amagi ekwu okwu,
Ózó piata-piata na elu ogwu,
Ózó piata-piata na elu mkpa
Okunyere nwanyaga ejima,
Ikuku na adighi ama-na onya
Okugbu dibia na ihu arusi ya,
Ebekue dike, dike agbara bia
Ebube dike,
Ebube dike
Ebube dike
Ógwó oria gwóó ihe kpatara oria,
Osu-ofia atu-mkpó,
Odi mma na eme mma
Odi mma na enye udo
Ikuku amaghi onya meeeeeeeeeeeeeeeeeee

Miracle . (verse,)
I find rest in you Jesus
I find joy in you
Oloro ihe loro enyi
you are the only living God
strong and miracle worker
dependable god
Agu na eche mba muo

great and awesome wonder
the one that does mighty things
Defender of the oppressed
that’s who you are
you’ve never abandon me
when I am down
your love for me is more than enough
Agu na eche mba muo

(eeeee)
(Chorus)
agu na eche mba muo
Oloro ihe loro enyi
(iloro ihe loro enyi)
Agu na eche mba muo
(Chim leeee)
Nara ekele mjiri bia
(ikuku adighi ama na onya)
agu na eche mba muo
Oloro ihe loro enyi
(the God of impossibilities)
Agu na eche mba muo
(Chim leeee eeeee)
Nara ekele mjiri bia

Alwell Daniels (verse)
The mountains skipped like a ram
the ocean divided
at the sound of your voice oh God oh God
you are agu
the lion of the tribe of Judah
Agu na eche mba muo
you are bigger than what we call you

( somebody say)
(Chorus)
agu na eche mba muo (ohooooo)
Oloro ihe loro enyi
(nothing is hard for you )
Agu na eche mba muo
(Jesus nothing is hard for you)
Nara ekele mjiri bia
(Okwuru onye na amaghi ekwu okwu)
agu na eche mba muo
(Agu eeeeeeeeeeee)
Oloro ihe loro enyi
(Iloro ihe loro enyi)
Agu na eche mba muo
(You are oh)
Nara ekele mjiri bia
(The Lion of the tribe of Judah)
agu na eche mba muo
(Ebube dike na agha, ebube dike na agha)
Oloro ihe loro enyi
(Iji nkata kuru mmiri, iji nkata kuru mmiri)
Agu na eche mba muo
(Agu na eche mba muo,Agu na eche mba muo)
Nara ekele mjiri bia
(Ógwó oria gwóó ihe kpatara oria, ógwó oria gwóó ihe kpatara oria)
agu na eche mba muo
(King of kings, you are)
Oloro ihe loro enyi
(You are the lord of lords, you are)
Agu na eche mba muo
(Agu na eche mba)
Nara ekele mjiri bia

(Fade with)
You never fell me
Agu na eche mba
you brought me from the mighty Claire,
You set my feet on rock to stand,
Agu na eche mba
Agu na eche mba
Agu na eche mba
Nara ekele mjiri bia
Eeeeeee.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *